Agam Eche Ugbua. Poem by Dr. Navin Kumar Upadhyay

Agam Eche Ugbua.

Agam eche ugbua.







POET
Dr.Navin Kumar Upadhyay



TRANSLATOR
Onyinye Ezemboi












FORWARD
THANKS TO DEAR
Onyinye Ezemboi
FOR THE TRANSLATION OF MY POEMS OF
ENGLISH LANGUAGE INTO
IGBO LANGUAGE.MY BEST WISHES AND REGARDS TO MY DEAR POETESS.


DR. NAVIN KUMAR UPADHYAY












IGBO SECTION



*













Line 1__ I di mma di egwu o were ike okwu agaghi ekwuwule ya.

Line2___ Agbanyeghi udi ndu i n' ebi di nsogbu.

Line 3__Lusí ogu ike maka nwete ngwongwo obibi ndu.

Line4__inweghi oge maka iku ume.

Line5 __ o mara mma ma dikwa itunanya bu uto odidi anu ahu.

Line6__Nkowa nke n' aso_ aso miri emi.

Line7_ Magic n' udi okwu di omimi.

Line8__ Olee ike di itunanya!

Line9__Kedu ihe ndogburu n' ebube uzo.

Line 10__
Gbalia ka i ga n' ime uto uwa ebe nile.

Line11__ O were onye ñdu di mma karia ime _ime ndidi.

Line 12__ Kedu udi uto nabata mara mma.









**

Poem 2
Line by Line

Line 1__ Achoghizim i ga n' uruputu mara mma

Line2__ eweghi ujo maka oku muo

Line 3__Amara mu ya ofuma

Line 4__ Ihe nile ikere di mma

Line5__Onweghi onye kacha gi

Line 6__ Onweghi onye di gi nta ma ö bù i ka

Line 6__Ya bu esegbuoromu gi

Line 7__Na okwu maka ihe Nile

Line 8__ Achorom ihu ifunanya

Line 9__Nani ihe m were bu nro uto.

Line 10__Ezugborom Ezigbo Ezigbo

Line11___Na ihe nile achorom ka i di mma

Line 12__ Ezigbo mma.
****









Poem 3.
Line by line accordingly.
Line 1__ Agam eche ugbua.

Line2__Ruo mgbe ubochi puru kpam_ kpam.

Line 3__Nabata n' mgbede mgbe

Line4__ a' na ahu onwam

Line 5 _ Wee ndidi, esogbule ya maka ibia n' azu oge n' uwa.

Line6__Nodu nwayo, i choro idowere doll m ohuru

Line 7__ Ahazielam ya n' uruputu mepere emepe

Line 8'_ O di mma ile anya

Line9__ Onwa mara mma were ike ime ihere

Line10___ Mgbem biri ya oma ije were ufuru uto

Line 11___ Mbalaka osisi were ike isom ij wee ogwugwo di itunanya

Line12___Ogem bakoro ya, eligwe n' uwa were ike ibim oma n' otu.

Line 13__ Ìyii were ike isoo nga o di ukwuu ma n' egoli maka ngozie

Line 14___Uwa nile were ike ijide n' ifunanya a di omimi

Line 15__Oh, ezigbom! Bia ngwa

Line 16__ Anyi ka ndi ozo nile.


Poem4.
Line by line accordingly.

Line1__ Aroromu nro di anya na ebe uche mmadu di,

Line2_ha nile na ifunanya, na uto ahu.

Line3__ juptara na muo di omimi na ìke nke eligwe,

Line4_ Onweghi onye ike na adighi, one nile juptara na ìke.

Line5_Ha na eche maka ifunanya n' uto ahu,

Line6_ uzo ndum kwesiri idi oru na nchedo,

Line6_uwa nile na ezube maka igbasa ifunanya

Line7_ onye obula kwesiri iwe obi uto n' uwa,
Line_ 8__ oru oha, ajaa,
Lune9_ nkuzie ga abu ngwa oru anyi,
Line 10_ ifunanya, uto ahu, imeso mmadu ofuma ga abia ya na idi uchu di uto,
Line11_ I choro imeta uwa
Juptara na ifunanya
Line 12_ Onweghi ihe kariri idi na otu nke Nwanne na udo.

***''








Poem5
Line by line accordingly.
Line 1--- Achorom idina ebe zuo Ike abilia,
Line2_mana ichoghi imee ihe nke oma,
Line3_ achorom Iga ogologo uzo,
Line4_kedu ihe obu, si na uwa ogologo a,
Line5_Mma di itunanya
aka gi kuoo,
Line6_ichoghi ka oge obula gafere gi,
Line7_ Anuri di omimi
na agori onuodi uche ya,
Line8__ uro ezuruezu ka eweta ihe nchaba na anya,
Line9__oh, ezigbom! Otu ka ibiara na ndum,
Line10__Di anya na uwa nsogbu nka,
Line11_ Onweghi onye obula ma gi owere ike ihula,
Line12__Anyi bu enyi di mma.

***







6.
Line by line accordingly


Line 1_Maka na ohurun'anya,

Line2_ O bu nani ya huru mmadu nile na anya,

Line3__Onweghi ihe di iche di ya maolii,

Line4_ ifunanya no n' ihe nile.

Line5__ O na ano na mgbakasi ahu, ma o na elizii anya,

Line6__O bu ihe ngbuchi nyere onye obula,

Line7__O na ebere onye obula akwá, ogaghi anwu,

Line8__ Anya achoghi isi 'heloo' 'heloo'.

Line 9__ Mgbe anyi na ebe akwá, cheta,

Line 10__ O na abia osiso ilekota ma zoputa,

Line 11__ Ibe akwá anyi apúó.

Line12__ Obuladi mgbe anyi chefuru ikpe ekpere.

Line13__ O na abia na uwa a nani maka anyi.,

Line14__ Ka odi na Onweghi onye ga elekota ebe obula,

Line15__O bu onye okike, were aka ukwù
Line16__ O na elekota onye obula na onye obula.
Line17__Anyi bu mmadu emebiela uwa,
Line 18__ Echefurum ike na odidi nke onye kachanu,

Line19__Anyi di uju na ekomueko,

Line20__ Nkwanye ugwu, igosiputa ike,

Line21__Na ebe nile, ma Obuladi n' nka na uzu n' odidi mmadu.























*7

_Onweghi onye huru mu n' anya karia ufùmu,

owu utom, odighi ahapumu,

_o di uto ezigbom, o na emegieri n' ó bu nkemu,
odighi onye hurumu na anya nke nukwu,
Etu o si ejidem na aka, ezigbo ndimu,
oh, ezigbom! Lee ka o si di uto, leekwaa etu odidi gi hi di itunanya,

Odighi adimiche di n' gi n' mu.

_ufù di iche_iche, ma obu ufu ma obu mmeru ahu.

o buru na mmadu bido kowara gi akuko,

o were ike idi nki_nki

Ebe akuko iñigbu na mmiri juputara na ufù,

o di mma,
I gozie mmiri ozuzò mgbe obula.








***'**


ENGLISH SECTION






















1.
You are so cute, maybe not expressed in words,

Although your lifestyle is very disturbed,

Always fight to get some living facilities,

You don't even have time to breathe,

Very beautiful and wonderful, your sweet emotions,

The deep intensity of the flowing expression,

Magic as in mystical words,

What wonderful power!

What a charming and amazing way,

Trying to get into the sweet world everywhere,

You have a good command over inner patience,

What a beautiful sweet tolerance! !

































*
2.
I don't even want to go to the beautiful sky,

No fear of hell.

I know her very well

All your creations very well.


No one is superior to you,

No one is inferior to me,

So I bow my head,

In a word, just about everything.


I just want to see love,

I only have sweet dreams,

I wish, dear dear!

Overall, I want you to look good too

very nice.




































*
3.
I will wait for the moment

until the day disappears completely,

Welcome in the evening, when

my moon is seen,

Be patient, don't blame her for being late in the world,

Stay calm, you want to keep my doll fresh.


I have to decorate it in the open sky,

It's so beautiful to look at,

The beautiful moon can feel shy,

When I kiss her to take sweet nectar,

The branches of the trees can follow me to have a wonderful treatment.


When I embrace her, heaven and earth can kiss too much,

The river could overflow to enjoy such a blessing,

The whole world can be caught in such divine love,

Oh, my dear! Come soon

We are both above all.
































*
4.
I dream of a world far from the imagination of man,

All in love, sweet emotions,

Full of divine spirit and heavenly power,

No one can feel weak, everything is full of strength.

They all think of love and affection,

My way of life should be self-service and protection,

The whole world aims to spread only love,

Everyone needs to feel happy in this world,

Social services, sacrifice,

teaching must be our tool,

Love, affection, humanitarian approach with sweet devotion,

You want to make this world

full of love

Nothing above brotherhood and peace.


























*

5.
I want to spend a night,

But you don't want to do anything right,

Eager to go a long way,

Whatever it is, from this distant world.

Wonderful beauty in

your arms clasped,

You don't want to miss any chance,

Divine happiness

enjoying the mood,

Hidden dreams to get a wonderful charm,

Oh, my dear! Once you came into my life,

Far from this world conflict,

No one else, but maybe you realize,

As we both once were in

good relationship.

















































6.

Because he loves,

He is the only one who loves everyone,

It doesn't make a difference at all,

His love is in everything.


He's always worried, he's careful,

He is just a shelter for everyone,

He always cries for everyone, he can never die,

We avoid saying 'hello' 'hello'.


When we grieve, just remember,

He comes quickly to care and rescue,

Our sorrow and sorrow disappear.

Even when we forget to pray.


He comes into this world only for us,

So that no one cares anywhere,

He is a creator, with such big arms,

He always takes care of everyone and everyone.


We humans have made the earth polluted,

I forgot the power and influence of the Almighty,

We are busy in ego,

Prestige, manifestation of power,

In every field, even in creativity and humanity.










































7.

No one loves me except my pain,

It's just my darling, he never leaves me,

She's so sweet my dear, she always pretends to be mine,

Nobody loves me so much,

How he always holds me in his arms, dear ones.


Oh, my dear! How sweet, how wonderful you are,

You make no difference in mine and yours.

Pain of many types, either pain or soreness.


If someone starts telling stories,

it may not be short.

Since the story of a drowning can be full of pain,

It is so cute,

Always blessing the rain.

*




















*********

POET'S NOTES ABOUT THE POEM
POEMS IN IGBO LANGUAGE
COMMENTS OF THE POEM
READ THIS POEM IN OTHER LANGUAGES
Close
Error Success